ỌNU-ỌGUGU 14:21-23
ỌNU-ỌGUGU 14:21-23 IGBOB
ma otù ọ di, Mu onwem nādi ndu, uwa nile gējuputa kwa n'ebube Jehova; n'ihi na ndikom ahu nile ndi huworo ebubem, na ihe-iriba-amam nile, nke M'meworo n'Ijipt na n'ọzara, ma ha nwaworom ub͕ò iri a, ha egeghi kwa olum nti; ha agaghi-ahu ala ahu ma-ọli nke M'ṅuru ndi bu nna-ha iyi inye ha, ndi nile nke nēlelìm anya agaghi-ahu kwa ya



![[Spirit of Leadership] Preparation ỌNU-ỌGUGU 14:21-23 Bible Nso](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F25842%2F1440x810.jpg&w=3840&q=75)

