YouVersion Logo
Search Icon

ỌNU-ỌGUGU 13:32

ỌNU-ỌGUGU 13:32 IGBOB

Ha we me ka akukọ ọjọ putara umu Israel bayere ala ahu nke ha ledoro, si, Ala ahu, nke ayi gabigaworo nime ya iledo ya, ala nke nēripia ndi bi ya ka ọ bu; ọzọ ndi nile ayi huru n'etiti ya bú ndikom toro ogologo.

Video for ỌNU-ỌGUGU 13:32

Free Reading Plans and Devotionals related to ỌNU-ỌGUGU 13:32