YouVersion Logo
Search Icon

MAK 2:10-11

MAK 2:10-11 IGBOB

Ma ka unu we mata na Nwa nke madu nwere ike n'elu uwa ib͕aghara nmehie, (Ọ si onye ahu akuku-aru-ya nwuru anwu), M'si gi, Bilie, chiri ute-gi, la n'ulo-gi.