YouVersion Logo
Search Icon

MATIU 24:7-8

MATIU 24:7-8 IGBOB

N'ihi na mba gēbili imegide mba ọzọ, ala-eze gēbili kwa imegide ala-eze ọzọ: oké unwu na ala-ọma-jijiji gādi kwa n'ebe di iche iche. Ma ihe ndia nile bu nmalite ihe-nb͕u.