YouVersion Logo
Search Icon

LEVITIKỌS 10:1

LEVITIKỌS 10:1 IGBOB

Ma umu-ndikom Eron, bú Nedab na Abaihu, were ihe-igu-ọku, onye ọ bula ọ were nke ya, ha we tiye ọku nime ha, tukwasi ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'elu ya, we weta nso n'iru Jehova ọku ala ọzọ, nke Ọ nēnyeghi ha n'iwu.

Video for LEVITIKỌS 10:1

Free Reading Plans and Devotionals related to LEVITIKỌS 10:1