YouVersion Logo
Search Icon

JOSHUA 2:8-9

JOSHUA 2:8-9 IGBOB

Ma tutu ha onwe-ha edina ala, nwayi ahu we rigokuru ha n'elu-ulo; ọ si ndikom ahu, Amawom na Jehova enyewo unu ala nka, amawokwam na oké ujọ-unu adakwasiwo ayi, amawokwam na ndi nile nēbi n'ala nka ab͕azewo n'iru unu.

Free Reading Plans and Devotionals related to JOSHUA 2:8-9