YouVersion Logo
Search Icon

NDI-IKPE 7:5-6

NDI-IKPE 7:5-6 IGBOB

O we me ka ndi Israel ridarue miri ahu: Jehova we si Gideon, Onye ọ bula nke ji ire-ya ra miri, dika nkita nāra, onye ahu ka i gēdo n'onwe-ya iche; onye ọ bula kwa nke nēruru n'ikperè-ya abua iṅu miri. Ọnu-ọgugu ndi nāra miri, n'itiye aka-ha n'ọnu-ha, di ọgu ndikom iri-na-ise: ma ndi nile fọduru nime ndi Israel ruru n'ikperè-ha iṅu miri.

Video for NDI-IKPE 7:5-6

Free Reading Plans and Devotionals related to NDI-IKPE 7:5-6