YouVersion Logo
Search Icon

HABAKUK 3:17-18

HABAKUK 3:17-18 IGBOB

Asi na osisi fig adighi-ama ifuru, Na ọ dighi ihe-ọmume di n'osisi vine; Na ihe aluputara n'osisi olive ebilatawo, Na ubi nile emeghi ihe-oriri; Na ebipuwo ìgwè ewu na aturu n'ogige ewu na aturu, Na ọ dighi ìgwè ehi di n'ulo ehi: Ma mu onwem gāṅuri ọṅu nime Jehova, M'gēteghari egwú ọṅù nime Chineke nke nzọputam.

Video for HABAKUK 3:17-18

Free Reading Plans and Devotionals related to HABAKUK 3:17-18