YouVersion Logo
Search Icon

ỌPUPU 40:34-35

ỌPUPU 40:34-35 IGBOB

Igwe-oji ahu we kpuchie ulo-ikwū nzute, ebube Jehova we juputa ebe-obibi ahu. Moses apughi kwa ibà n'ulo-ikwū nzute, n'ihi na igwe-oji ahu biri n'elu ya, ebube Jehova juputa-kwa-ra ebe-obibi ahu.

Free Reading Plans and Devotionals related to ỌPUPU 40:34-35