YouVersion Logo
Search Icon

ỌPUPU 25:8-9

ỌPUPU 25:8-9 IGBOB

Ka ha me-kwa-ram ebe nsọ; ka M'we biri n'etiti ha. Dika ihe nile Mu onwem nēme ka i hu, bú ihe-atù nke ebe-obibim, na ihe-atù nke ihe-ya nile, ọbuná otú a ka unu gēme ya.

Free Reading Plans and Devotionals related to ỌPUPU 25:8-9