YouVersion Logo
Search Icon

NDI EFESỌS 5:15-16

NDI EFESỌS 5:15-16 IGBOB

Ya mere lezienu anya nke-ọma otú unu nējeghari, ọ dighi ka ndi nāmaghi ihe, kama dika ndi mara ihe; nāzuchapuru onwe-unu oge a nile, n'ihi na ubọchi ndia jọrọ njọ.

Free Reading Plans and Devotionals related to NDI EFESỌS 5:15-16