YouVersion Logo
Search Icon

EKLISIASTIS 5:10

EKLISIASTIS 5:10 IGBOB

Onye nāhu ego n'anya, ego agaghi-eju ya afọ; ọzọ, onye nāhu inwe ihe bara uba n'anya, ihe onwunwe agaghi-eju ya afọ: nka bu kwa ihe-efu.