YouVersion Logo
Search Icon

ỌLU NDI-OZI 27:23-24

ỌLU NDI-OZI 27:23-24 IGBOB

N'ihi na mọ-ozi nke Chineke ahu Onye nwem, Onye m'nēkpe-kwa-ra guzorom nso n'abali a, si, Atula egwu, Pọl; i ghaghi iguzo n'iru Sisa: le kwa, Chineke ewerewo amara nye gi ndi nile gi na ha nānọ n'ub͕ọ.

Free Reading Plans and Devotionals related to ỌLU NDI-OZI 27:23-24