YouVersion Logo
Search Icon

ỌLU NDI-OZI 16:25-26

ỌLU NDI-OZI 16:25-26 IGBOB

Ma dika n'etiti abali Pọl na Sailas nēkpe ekpere nābùku kwa Chineke abù, ndi-nkpọrọ we nēge nti n'olu-ha; na mberede oké ala-ọma-jijiji di, nke mere ka ntọ-ala ulo-nkpọrọ ma jijiji: ngwa ngwa ọnu-uzọ nile we meghe; ab͕u ndi-nkpọrọ nile tọpu-kwa-ra.

Free Reading Plans and Devotionals related to ỌLU NDI-OZI 16:25-26