YouVersion Logo
Search Icon

ỌLU NDI-OZI 11:17-18

ỌLU NDI-OZI 11:17-18 IGBOB

Ya mere ọ buru na Chineke nyere ha onyinye ra ka nke O nye-kwa-ra ayi, mb͕e ayi kwere n'Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, Mù onwem bu onye ipu ib͕ochi Chineke? Ma mb͕e ha nuru ihe ndia, ha kpuchiri ọnu-ha, we nye Chineke otuto, si, Ya mere ọ bu kwa ndi mba ọzọ ka Chineke nyere nchèghari nke nēdubà na ndu.

Free Reading Plans and Devotionals related to ỌLU NDI-OZI 11:17-18