YouVersion Logo
Search Icon

I. SAMUEL 28:5-6

I. SAMUEL 28:5-6 IGBOB

Sọl we hu ọmuma-ulo-ikwū ndi Filistia, o we tua egwu, obi-ya we ma jijiji nke-uku. Sọl we jua Jehova ase, ma Jehova azaghi ya, Ọ zaghi na nrọ, ma-ọbu n'Ìhè, ma-ọbu n'ọnu ndi-amuma.

Free Reading Plans and Devotionals related to I. SAMUEL 28:5-6