Bible App logo
Search Icon

Ndị Rom 15:4

Ndị Rom 15:4 BIU

Nʼihi na ihe niile edere nʼoge gara aga bụ iji kuziere anyị ihe, ka anyị nwee ike isite na ntachiobi nakwa nkasiobi, nke dị nʼakwụkwọ nsọ nwee olileanya.

Video for Ndị Rom 15:4

Free Reading Plans and Devotionals related to Ndị Rom 15:4