Bible App logo
Search Icon

Ndị Rom 12:2

Ndị Rom 12:2 BIU

Unu eyila ụwa nke a, kama bụrụnụ ndị enwoghara site nʼịgbanwe uche unu. Mgbe ahụ, unu ga-enwe ike nwapụta ihe bụ uche Chineke na ihe ọ na-achọ, nke bụ ezi ihe, nke na-atọ ya ụtọ na nke zukwara oke.

Video for Ndị Rom 12:2

Free Reading Plans and Devotionals related to Ndị Rom 12:2