Bible App logo
Search Icon

Ndị Rom 11:5-6

Ndị Rom 11:5-6 BIU

Otu a ka ọ dịkwa nʼoge dị ugbu a, a họrọla mmadụ ole na ole site nʼamara ya. Ọ bụrụ na o sitere nʼamara, o sighịzikwa nʼọrụ. Nʼihi na ọ bụrụ na o si nʼọrụ, amara ya abụghịkwa amara nʼeziokwu.

Free Reading Plans and Devotionals related to Ndị Rom 11:5-6