Bible App logo
Search Icon

Ndị Rom 10:9

Ndị Rom 10:9 BIU

Ma ọ bụrụ na ị ga-eji ọnụ gị kwupụta, na “Jisọs bụ Onyenwe anyị,” kwerekwa nʼime obi gị na Chineke kpọlitere ya site nʼọnwụ, a ga-azọpụta gị.

Video for Ndị Rom 10:9

Verse Image for Ndị Rom 10:9

Ndị Rom 10:9 - Ma ọ bụrụ na ị ga-eji ọnụ gị kwupụta, na “Jisọs bụ Onyenwe anyị,” kwerekwa nʼime obi gị na Chineke kpọlitere ya site nʼọnwụ, a ga-azọpụta gị.

Free Reading Plans and Devotionals related to Ndị Rom 10:9