YouVersion Logo
Search Icon

Hegai 1:5-6

Hegai 1:5-6 BIU

Ugbu a, ihe a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu, “Lezienụ ụzọ unu anya. Unu na-agha mkpụrụ, ma na-enweta naanị ihe ntakịrị. Unu na-eri nri, ma ihe unu na-eri adịghị ezuru unu. Unu na-aṅụ ihe ọṅụṅụ ma unu adịghị aṅụju afọ ka o si mmasị unu. Unu na-eyikwasị onwe unu uwe, ma ọ dịghị achụ unu oyi. Unu na-anata ụgwọ ọrụ, maọbụ nʼakpa puru epu ka unu na-etinye ya.”

Related Videos

Free Reading Plans and Devotionals related to Hegai 1:5-6