YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 8:39

Ọrụ Ndị Ozi 8:39 BIU

Mgbe ha sitere nʼime mmiri ahụ pụta, ngwangwa Mmụọ Onyenwe anyị sitere nʼebe ahụ wepụ Filip, onye onozi ahụ ahụkwaghị ya anya ọzọ; kama ọ gara nʼihu nʼije ya na-aṅụrịkwa ọṅụ.