YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 25:6-7

Ọrụ Ndị Ozi 25:6-7 BIU

Ọ nọnyeere ha ihe dịka ụbọchị asatọ maọbụ ụbọchị iri, tupu ọ laghachi na Sizaria. Nʼụbọchị so ya, ọ nọdụrụ nʼoche ikpe, nye ikike ka a kpọpụta Pọl. Mgbe ọ bịaruru, ndị Juu sitere Jerusalem bịa gbara ya gburugburu na-ekwu ọtụtụ ihe megide ya nke ha na-enweghị ike ịkọwa.

Free Reading Plans and Devotionals related to Ọrụ Ndị Ozi 25:6-7