YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 23:11

Ọrụ Ndị Ozi 23:11 BIU

Nʼabalị ya, Onyenwe anyị bịakwutere ya sị, “Nwee obi ike, dịka i si gbaa ama banyere m na Jerusalem, ị ghaghị ịgbakwara m ama na Rom.”

Free Reading Plans and Devotionals related to Ọrụ Ndị Ozi 23:11