YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 14:15

Ọrụ Ndị Ozi 14:15 BIU

na-asị, “Ndị ikom, gịnị ka unu na-achọ ime? Lee, anyị bụkwa mmadụ dị ka unu. Ọ bụ oziọma ka anyị wetaara unu. Anyị chọrọ ka unu site nʼịsọpụrụ ihe ndị a na-abaghị uru, bịakwute Chineke dị ndụ. Onye kere eluigwe na ụwa, na oke osimiri na ihe niile dị nʼime ha.

Free Reading Plans and Devotionals related to Ọrụ Ndị Ozi 14:15