1
ABÙ ỌMA 88:1
Bible Nso
IGBOB
Jehova, Chineke nke nzọputam, N'ehihie ka m'tiworo nkpu, n'abali kwa, n'iru Gi
Compare
Explore ABÙ ỌMA 88:1
2
ABÙ ỌMA 88:2
Kwe ka ekperem bata n'iru Gi; Tọ nti-Gi n'ala n'iti-nkpum
Explore ABÙ ỌMA 88:2
3
ABÙ ỌMA 88:13
Ma mu onwem, ọ bu Gi ka m'tikuworo, Jehova, Ọ bu kwa n'ututu ka ekperem gēje izute Gi.
Explore ABÙ ỌMA 88:13