1
ABÙ ỌMA 82:6
Bible Nso
IGBOB
Mu onwem siri, Chi ka unu bu, Ọ bu kwa umu nke Onye kachasi ihe nile elu ka unu bu.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 82:6
2
ABÙ ỌMA 82:3
Kpenu onye nēnweghi ike na nwa-nb͕ei ikpe ziri ezi: Guanu onye ewedara n'ala na onye nọ na nkpà n'onye ezi omume.
Explore ABÙ ỌMA 82:3
3
ABÙ ỌMA 82:4
Menu ka onye nēnweghi ike na ob͕eye b͕apu: Naputanu ha n'aka ndi nēmebi iwu.
Explore ABÙ ỌMA 82:4
4
ABÙ ỌMA 82:8
Bilie, Chineke, kpe uwa ikpe: N'ihi na Gi onwe-gi gēketa ihe, bú mba nile.
Explore ABÙ ỌMA 82:8