1
ABÙ ỌMA 78:7
Bible Nso
IGBOB
Ka ha we tukwasi obi-ha na Chineke, Ghara ichezọ omume nile nke Chineke, Ma debe ihe nile O nyere n'iwu
Compare
Explore ABÙ ỌMA 78:7
2
ABÙ ỌMA 78:4
Ayi agaghi-ezonari ha na nti umu-ha, Nākọrọ ọb͕ọ nke gādi n'iru akukọ otuto nile nke Jehova, Na ike-Ya, na oké ọlu-Ya nile nke Ọ luworo.
Explore ABÙ ỌMA 78:4
3
ABÙ ỌMA 78:6
Ka ọb͕ọ nke gādi n'iru we mara, bú umu agāmu; Ha gēbili, we kọro umu-ha akukọ ahu
Explore ABÙ ỌMA 78:6