1
ABÙ ỌMA 150:6
Bible Nso
IGBOB
Ka ihe ọ bula nke nēku ume to Ja. Tonu Ja.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 150:6
2
ABÙ ỌMA 150:1
Tonu Ja. Tonu Chineke n'ebe nsọ Ya: Tonu Ya na mbara-ígwé nke ike-Ya.
Explore ABÙ ỌMA 150:1
3
ABÙ ỌMA 150:2
Tonu Ya n'ihi idi-ike-Ya nile: Tonu Ya dika iba-uba nke idi-uku-Ya si di.
Explore ABÙ ỌMA 150:2