1
ABÙ ỌMA 121:1-2
Bible Nso
IGBOB
M'gēweli anyam abua le ugwu nile: Òle ebe iye-akam gēsi bia? Iye-akam nēsi n'aka Jehova bia, Onye meworo elu-igwe na uwa.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 121:1-2
2
ABÙ ỌMA 121:7-8
Jehova gēdebe gi ka ihe ọjọ ọ bula ghara idakwasi gi; Ọ gēdebe nkpuru-obi-gi. Jehova gēdebe ọpupu-gi na nbata-gi, Site n'ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi.
Explore ABÙ ỌMA 121:7-8
3
ABÙ ỌMA 121:3
Ya ekwela ka ewezuga ukwu-gi n'ọnọdu-ya: Onye nēdebe gi, Ya atula òrù-ura.
Explore ABÙ ỌMA 121:3