1
NDI-IKPE 4:4
Bible Nso
IGBOB
Ma Debora, bú nwayi nke bu onye-amuma, bú nwunye Lapidot, ya onwe-ya nēkpe Israel ikpe na mb͕e ahu.
Compare
Explore NDI-IKPE 4:4
2
NDI-IKPE 4:9
Debora we si, Aghaghm isoro gi je: nání na ọjija-gi agaghi-adi n'ije nke gi onwe-gi nēje; n'ihi na ọ bu n'aka nwayi ka Jehova gērenye Sisera. Debora we bilie, soro Berak jerue Kedesh.
Explore NDI-IKPE 4:9
Home
Bible
Plans
Videos