1
I. NDI-EZE 22:22
Bible Nso
IGBOB
Jehova we si ya, Gini ka i gēji? Ọ si, M'gāpu, buru mọ okwu-ugha n'ọnu ndi-amuma-ya nile. Ọ si, I gārafu ya, i gēnwe kwa ike: pua, me otú a.
Compare
Explore I. NDI-EZE 22:22
2
I. NDI-EZE 22:23
Ma ub͕u a, le, Jehova etiyewo mọ okwu-ugha n'ọnu ndi-amuma-gi ndia nile; Jehova ekwuwo kwa ihe ọjọ bayere gi.
Explore I. NDI-EZE 22:23
3
I. NDI-EZE 22:21
Mọ ahu we puta, guzo n'iru Jehova, si, Mu onwem gārafu ya.
Explore I. NDI-EZE 22:21
4
I. NDI-EZE 22:20
Jehova we si, Ònye gārafu Ehab, ka o we rigo, da na Remot-gilead? Ọtù onye we si otú a; onye ọzọ si-kwa-ra otú a.
Explore I. NDI-EZE 22:20
5
I. NDI-EZE 22:7
Jehoshafat we si, Ọ̀ dighi onye-amuma Jehova nọ n'ebe a tiyere ndia, ka ayi we jua ase n'aka-ya?
Explore I. NDI-EZE 22:7