1
Zefanaya 2:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
BIU
Chọọnụ ONYENWE ANYị, unu ndị niile dị umeala nʼobi nọ nʼala ahụ, unu bụ ndị na-eme ihe o nyere nʼiwu. Gbasoonụ ezi omume, gbasoonụ ịdị umeala nʼobi, ma eleghị anya, a ga-echebe unu nʼụbọchị iwe ONYENWE ANYị.
Compare
Explore Zefanaya 2:3
2
Zefanaya 2:11
Onye dị egwu ka ONYENWE ANYị ga-abụ nʼebe ha nọ, mgbe ọ lara chi niile nke ụwa nʼiyi. Mba niile dị nʼebe dị anya ga-akpọ isiala nye ya, onye ọbụla nʼala nke aka ya nʼụwa niile.
Explore Zefanaya 2:11
Home
Bible
Plans
Videos