1
Zekaraya 6:12
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
BIU
Gwa ya na ihe ndị a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, ‘Nke a bụ nwoke ahụ aha ya bụ Ngalaba. Ọ ga-esi nʼebe nke ya wapụta wuo ụlọnsọ ukwu nke ONYENWE ANYị.
Compare
Explore Zekaraya 6:12
2
Zekaraya 6:13
Ọ bụ ya ga-arụ ụlọnsọ ukwu nke ONYENWE ANYị. A ga-eyikwasịkwa ya ịma mma dịka uwe, ọ ga-anọdụ nʼocheeze ya na-achị. Ọ ga-abụ onye nchụaja ga-anọ nʼocheeze ya, mee ka ịdị nʼotu dịrị nʼetiti ha abụọ.’
Explore Zekaraya 6:13
Home
Bible
Plans
Videos