1
Zekaraya 2:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
BIU
Ma mụ onwe m ga-abụrụ ya mgbidi ọkụ nke ga-agba ya gburugburu.’ Otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri. ‘Aga m aghọ ebube nʼetiti ya.’
Compare
Explore Zekaraya 2:5
2
Zekaraya 2:10
“Tie mkpu ọṅụ, ka obi tọkwaa gị ụtọ, gị Ada Zayọn. Nʼihi na ana m abịa ibi nʼetiti gị,” otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri.
Explore Zekaraya 2:10
Home
Bible
Plans
Videos