Chapa ya Youversion
Ikoni ya Utafutaji

JỌN 14:13-14

JỌN 14:13-14 IGBOB

Ihe ọ bula unu gāriọ kwa n'aham, ihe ahu ka M'gēme, ka ewe nye Nnam otuto nime Ọkpara-Ya. Ọ buru na unu gāriọm ihe ọ bula n'aham, nke ahu ka M'gēme.