Chapa ya Youversion
Ikoni ya Utafutaji

ỌLU NDI-OZI 13:2-3

ỌLU NDI-OZI 13:2-3 IGBOB

Ma mb͕e ha nēfè Onye-nwe-ayi òfùfè, nēbu kwa ọnu, Mọ Nsọ siri, Kewaputaram Banabas na Sọl ilu ọlu nke M'kpọworo ha ka ha lua. Mb͕e ahu, mb͕e ha busiri ọnu kpe kwa ekpere bikwasi kwa ha aka n'isi, ha we zipu ha.

Video ya ỌLU NDI-OZI 13:2-3