Chapa ya Youversion
Ikoni ya Utafutaji

ỌLU NDI-OZI 1:3

ỌLU NDI-OZI 1:3 IGBOB

ndi O ji kwa ọtutu uzọ nādighi igọ agọ che Onwe-ya n'iru ha na ndu mb͕e Ọ husiri ahuhu, ebe O mere ka ha nāhu Ya anya n'ogologo ọgu ubọchi abua, O nēkwu kwa ihe nile bayere ala-eze Chineke

Mipango ya Kusoma Bila Malipo na Ibada zinazohusiana na ỌLU NDI-OZI 1:3