Nsachapụ Mkpụrụ ObiIhe Nhụchatụ

Edebelá okwu ọjọọ ndị mmadụ gwara gị n'ime obi gị. Kama ya, chekwaa obi gị megide okwu ọjọọ, na ohere ọ bụla i nwerè, kwuo okwu n'enye ndụ wụsa n'isi gị, n'ahụ gị, nakwa n'obi gị.
Kedụ ihe iche kpataranụ anyị ji ekwu okwu ọjọọ karịa okwu ndị n'enye ndụ, ọbụna mgbe anyị n'achọghị ime otù ahụ?
Kedụ ihe iche kpataranụ anyị ji ekwu okwu ọjọọ karịa okwu ndị n'enye ndụ, ọbụna mgbe anyị n'achọghị ime otù ahụ?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Anyị abụghị anụ ahụ n'enweghị mkpụrụ obi. Anyị bụ mkpụrụ obi nwere ahụ. Ebe ndị ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ dị nma ka anyị na-asachapụ anụ ahụ anyị gasị, mgbe ụfọdụ ọ dị mkpa ka anyị sachapụ mkpụrụ obi anyị. Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị ụbọchị iri atọ na ise ga-enyere gị aka ịchọpụta ihe ndị na erichasí mkpụrụ obi gị, na ihe na-anọchi gị ụzọ ịbụ ụdị mmadụ Chineke kere gị ka ị bụrụ. Ị ga-amụta site n'Okwu Chineke otú ị ga-esi mee ka ihe nrichasí ndị a dị́ adịghị irè ọzọ na makuo obibi ndụ dị ucha maka mkpụrụ obi gị.
More
Ọ ga-amasị anyị ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.life.church



