Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Nsachapụ Mkpụrụ ObiIhe Nhụchatụ

Soul Detox

ỤBỌCHỊ 13 NKE 35

Oge ọbụla ị cherè ihe dị nma gbasara onye ọbụla, gbaa mbọ gwa ha maka ya. Anyị niile kwesịrị iji iwu ahụ n'ebi ndụ, n'ihi na ọ ga-enyere anyị aka idikwú ike n'ikwu okwu ndị n'enye ndụ.

Kọọ gbasara otú oge mgbe agbamume batara gị n'ahụ ma gị enwee obi ike site n'ike nke okwu ndị n'enye ndụ, mara mma.

Okwu Chukwu

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Soul Detox

Anyị abụghị anụ ahụ n'enweghị mkpụrụ obi. Anyị bụ mkpụrụ obi nwere ahụ. Ebe ndị ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ dị nma ka anyị na-asachapụ anụ ahụ anyị gasị, mgbe ụfọdụ ọ dị mkpa ka anyị sachapụ mkpụrụ obi anyị. Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị ụbọchị iri atọ na ise ga-enyere gị aka ịchọpụta ihe ndị na erichasí mkpụrụ obi gị, na ihe na-anọchi gị ụzọ ịbụ ụdị mmadụ Chineke kere gị ka ị bụrụ. Ị ga-amụta site n'Okwu Chineke otú ị ga-esi mee ka ihe nrichasí ndị a dị́ adịghị irè ọzọ na makuo obibi ndụ dị ucha maka mkpụrụ obi gị.

More

Ọ ga-amasị anyị ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.life.church