Ihe Òfùfè-Gasị maka Lentị sitere na Holy Bible: MosiacIhe Nhụchatụ

Mmehie na Ọnwụ
Nye ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Kraịst, mmehie na ọnwụ bụ ihe rapara anyị n'ahụ dịka ezinụlọ nke mere na ntaramahụhụ ha n'enye anyị adịghịzi afụ anyị ụfụ ka o kwesịrị. Nye ndị ọzọ n'ime anyị, ụgwọ ọrụ nke mmehie anyị na ọnwụ ime mmụọ nke na-esote ya dị arọ nke ukwuu, nke mere na anyị na-ajụ ịnara ebere-ọma Chineke.
Nguzozi nke Chineke na-akpọ anyị ka anyị kwuru na ya enweghị afọ ojuju nye ihe abụọ ndị a. Ka anyị malitere ịghọta akụkọ ime mmụọ anyị ugbu a site n'anya nke akụkọ ntolite Ndị Kraịst, anyị na-eru újú ka anyị n'enwe mmetụta nke mmehie ụmụ mmadụ, ma soro ndị nsọ na-aṅụrị ọṅụ na njedebe nke akụkọ nzọpụta anyị na ha n'ekekọrịta.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a kwa ụbọchị gazụrụ ụbọchị iri anọ na isii nke Lentị, nke ewepụtara site na Holy Bible: Mosaic, na-achịkọta okwu gasị e kwuru, ihe ọgụgụ gasị, na Okwu Chineke, iji nyere gị aka tinye uche gị na Kraịst. Ma ị maghị ihe oge Lentị bụ màkà, ma ọ bụ na ị n'eme ememe Lentị ma n'eji kalenda nke afọ ụka eme ihe na ndụ gị niile, obi ga-atọ gị ụtọ maka ihe ọgụgụ gasị esi na Akwụkwọ Nsọ wepụtachaa na nghọta-ime nke òfùfè anatara n'aka Ndị Kraịst si ụwa gburugburu na sitekwa na nke ndị dịnụ n'oge gara aga. Soro anyị na Ndị Ụka nọ ụwa gburugburu n'ilekwasị anya na Jizọs n'izu nile nke n'eduga na Ista.
More
Ọ ga-amasị anyị ikele Ndị Mbipụta Ụlọ Tyndale maka mmesapụ aka ha n'inye Ihe Òfùfè Gasị maka Lentị sitere na Akwụkwọ Nsọ: Mosaic. Iji mụtakwuo banyere Akwụkwọ Nsọ: Mosaic, biko gaa na: www.tyndale.com/p/holy-bible-mosaic-nlt/9781414322056