N'usoro OgeIhe Nhụchatụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

A chịkọtarà atụmatụ ihe ọgụgụ a nke Blue Letter Bible apụrụ ịgụ "n'usoro oge" ka ọ dị ndabà ná nyocha ugbu a emerè banyere akụkọ ihe ndị mere eme, adị̀ mkpachapú anya ịgbaso usoro ihe ederè ede banyere n'ezie kà ihe ndị ahụ mere eme n'oge ochie, siri mee. Ihe a bụ̀ atụmatụ ihe ọgụgụ magburu onwe ya iso na ịgụ ma ọ bụrụ na ịgbakwunyè ahụmahụ nke ihe mere eme n'oge ochie ka ị n'agụ Akwụkwọ Nsọ gị, masịrị gị. Ọ bụrụ na gị esoro usoro ọgụgụ akwadeberè, ịga agụzù Akwụkwọ Nsọ gị dum n'otu afọ.
More
Akwụkwọ Nsọ Blue Letter weputara atụmatụ ihe ọgụgụ a.
Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yírí Nke A Ị Gụchara

Epistụl Gasị Nke Agba Ọhụrụ na Ọrụ Ndịozi

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Jenụwarị)

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Eprel)

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Maachị)

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Juun)

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Nọvemba)

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Disemba)

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Mee)

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Julaị)
