Ngwá Baịbụl dị efu kpamkpam, o nweghị mgbasa ozi n'enye ego yana azụmahịa ọbụla dị na ya. Nweta yabụ ngwá
N'usoro Oge

Ụbọchị Gasị 365
A chịkọtarà atụmatụ ihe ọgụgụ a nke Blue Letter Bible apụrụ ịgụ "n'usoro oge" ka ọ dị ndabà ná nyocha ugbu a emerè banyere akụkọ ihe ndị mere eme, adị̀ mkpachapú anya ịgbaso usoro ihe ederè ede banyere n'ezie kà ihe ndị ahụ mere eme n'oge ochie, siri mee. Ihe a bụ̀ atụmatụ ihe ọgụgụ magburu onwe ya iso na ịgụ ma ọ bụrụ na ịgbakwunyè ahụmahụ nke ihe mere eme n'oge ochie ka ị n'agụ Akwụkwọ Nsọ gị, masịrị gị. Ọ bụrụ na gị esoro usoro ọgụgụ akwadeberè, ịga agụzù Akwụkwọ Nsọ gị dum n'otu afọ.
Akwụkwọ Nsọ Blue Letter weputara atụmatụ ihe ọgụgụ a.
Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yírí Nke A Ị Gụchara

Nsachapụ Mkpụrụ Obi

Otu Esi Amụ Akwụkwọ Nsọ (Ntọala Ya Gasị)

Igwa Chineke Okwu N'ekpere

Ịnụ Ihe Site N'eluigwe: Ige Ntị Ịnụ N'olu Onye-nwe-anyị N'ihe Anyị N'eme Kwa Ụbọchị Anyị

Isi Ike, Nke Si N'aka Lisa Bevere

Abụ Ọma

Ike Pụrụiche Nke Otuto: Ihe Òfùfè Dị Ụbọchị Ise Si Na Abụ Ọma

Ụkpụrụ nchịkwa oge sitere n'Okwu Chineke
