Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ike Pụrụiche Nke Otuto: Ihe Òfùfè Dị Ụbọchị Ise Si Na Abụ Ọma

Ike Pụrụiche Nke Otuto: Ihe Òfùfè Dị Ụbọchị Ise Si Na Abụ Ọma

Ụbọchị Gasị 5

Nchegbu, egwù, owu ọmụma na ịda mbà n'obi amalitego nke ukwuu n'ime afọ ole na ole gara aga. Ndị Odee Abụ abụghị ndị ọhụrụ n’ahụ́ mmetụta ndị a. Otú ọ dị, ha mụtarà iwepụtà ike pụrụ iche dị na abụ nke otuto iji merie ihe ọbụla ha n'agabiga. Chọpụta ihe nzuzo iji dị jụụ n'ime ihe òfùfè ndị a sitere na Abụ Ọma.

Ọ ga-amasị anyị ikele Moody Publishers maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://www.moodypublishers.com/the-extraordinary-power-of-praise/