Ngwá Baịbụl dị efu kpamkpam, o nweghị mgbasa ozi n'enye ego yana azụmahịa ọbụla dị na ya. Nweta yabụ ngwá
Mgbaghara

Ụbọchị Gasị 4
Mgbaghara. Ka anyị leba anya n’amaokwu ụfọdụ nke Akwụkwọ Nsọ. Chineke chọrọ ka ị nọrọ n'udo, n'atụghị egwu, jupụta n'okwukwe, olileanya, na ịhụnanya, ọ bụghị ya? Ọ gaghị achọ ka ị na-echegbu onwe gị ma ọ bụ ka iwe ju gị n'obi. Amaokwu gasị n'ekwú maka mgbaghara dị n'ime Akwụkwọ Nsọ na-akụziri gị ka ị ga-esi bụrụ onye ime mgbaghara n'adịghị enye nsogbu. Amamihe na-abịa site na ịtụgharị uche na Okwu Chineke.
Ọ ga-amasị anyị ikele MemLok maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.memlok.com/wp/
Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yírí Nke A Ị Gụchara

Òmùmé-Gasị Nke Nchegharị

Rut, Akụkọ Nke Mgbapụta

Ịgbagharà Ndị N'emerụ Anyị Ahụ

Inweghachità Ọñụ Gị

Enwere M Ike Ịmeri Mmehie na Ọnwụnwa N'Ezie?

Iji Atumanya Chere Ekeresimesi: Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Amụma Ọkwa Ọbịbịa Dị Ụbọchị Ise

Chineke Bụ̀ _______

Mee Ohere Maka Ihe Di Mkpa: Ihe Ise Ihe Ọmụme Ndi Nke Ime Mmụọ Maka Lenti

Mmegbu Rụrụ Arụ
