N'usoro OgeIhe Nhụchatụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

A chịkọtarà atụmatụ ihe ọgụgụ a nke Blue Letter Bible apụrụ ịgụ "n'usoro oge" ka ọ dị ndabà ná nyocha ugbu a emerè banyere akụkọ ihe ndị mere eme, adị̀ mkpachapú anya ịgbaso usoro ihe ederè ede banyere n'ezie kà ihe ndị ahụ mere eme n'oge ochie, siri mee. Ihe a bụ̀ atụmatụ ihe ọgụgụ magburu onwe ya iso na ịgụ ma ọ bụrụ na ịgbakwunyè ahụmahụ nke ihe mere eme n'oge ochie ka ị n'agụ Akwụkwọ Nsọ gị, masịrị gị. Ọ bụrụ na gị esoro usoro ọgụgụ akwadeberè, ịga agụzù Akwụkwọ Nsọ gị dum n'otu afọ.
More
Akwụkwọ Nsọ Blue Letter weputara atụmatụ ihe ọgụgụ a.
Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yírí Nke A Ị Gụchara

Ịgụ Akụkọ Gbasara Chineke: Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Usoro Oge N'otu Afọ

Njem Agba-Ọhụrụ Dị Ụbọchị Iri Isii

Abụ Ọma & Ilu

Abụ Ọma Na Ilu N'ime Ụbọchị Iri Atọ Na Otu

Abụ Ọma

Ụbọchị Iri Anọ nke Lentị

Agba Ochie - Ndị Amụma Nnukwu

Robert Roberts

Akwụkwọ Discipleship Journal nke Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Ịgụ-Akwụkwọ-N'otu Oge
