Abụ Ọma Na Ilu N'ime Ụbọchị Iri Atọ Na Otu

Ụbọchị Gasị 31
Akwụkwọ Abụ Ọma na Ilu jupụtarà na abụ, okwu dịka abụ, na edide gasị - n'egosipụta ezi òfùfè, agụụ nke obi, amamihe, ịhụnanya, agụụ olileanya, na eziokwu. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gà-eduru gị gazuo Akwụkwọ Abụ Ọma na Ilu n'ime naanị ụbọchị iri atọ na otu. Ebe a, ị gà-ezute Chineke nà chọta nkasi obi, ike, mmakụ dị udo, na agbamume gazurú ihe niile ụmụ mmadụ n'eche ihu.
Ọ bụ YouVersion mepụtara Atụmatụ Ihe Ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ na akụrụngwa gasị, bikọ gaa na: www.youversion.com