Ngwá Baịbụl dị efu kpamkpam, o nweghị mgbasa ozi n'enye ego yana azụmahịa ọbụla dị na ya. Nweta yabụ ngwá
Robert Roberts

Ụbọchị Gasị 365
Dị̀ ike na dị nhazi, atụmatụ ihe ọgụgụ a nke Robert nà eduru gị ka ị gụzuo Agba Ochie dum na guzụ̀kwaa Agba Ọhụrụ ugboro abụọ. Ịgà agụ isi akwụkwọ anọ n'ogologo, ndị gụnyere akụkụ gasị nke Agba Ochie na Agba Ọhụrụ kwa ụbọchị.
Ọ bụ̀ Robert Roberts mepụtarà atụmatụ ihe ọgụgụ a ihe karịrị afọ otu narị gara aga.
Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yírí Nke A Ị Gụchara

Ịgụ Akụkọ Gbasara Chineke: Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Usoro Oge N'otu Afọ

Akwụkwọ Oziọma Anọ

Akwụkwọ Discipleship Journal nke Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Ịgụ-Akwụkwọ-N'otu Oge

Ụlọ Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa Emebere Maka Ụmụaka

Agba Ochie - Ndị Amụma Nnukwu

Akụkọ Ekeresimesi

Amamihe N'adịghị Ka Nke Amà Amá: Njem Ụbọchị Asaa Maka Ndị Nna

Epistụl Gasị Nke Agba Ọhụrụ na Ọrụ Ndịozi
