Ndị FilipaịIhe Nhụchatụ

Ndị Filipaị 3 | Ndị Ziri Ezi N'anya Nke Ha (Nlusó Ọgụ nke Ndị N'emebi Ọṅụ)
Nnọọ ọzọ na Nkọwa Enyerè Banyere Akwụkwọ Ozi Ndị Filipaị siteré na Through the Word. Kwa ụbọchị, ihe asị gị mee dị mfe:
Nke Mbụ: Gee ya ntị. Pịa kpọọ iji gee ntị na ọdịyo eduziri eduzi nke ụbọchị taa.
Nke Abụọ: Gụọ ya. Gụọ (ma ọ bụ gee ntị na) akụkụ Akwụkwọ Nsọ nke ụbọchị taa.
Nke Atọ: Bie ya. Chee echiche banyere ihe ị gụrụ wee tinye ya n'ọrụ n'ime ndụ gị ụbọchị taa. Ọ bụrụ na gị na ndị enyi gị so agụ atụmatụ ihe ọgụgụ a, kekọrịtara nụ onwe unu ihe ndị unu ghọtara na ajụjụ gasị unu nwerè, ma gbaa onwe unu ume ibi kà ndụ, ihe ndị unu mụtara.
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ọ bụrụ na ị nọ ọdụ n'ụlọ mkpọrọ--ebe oké itirì gbara--ma ịnọ n'ime ebe dị otú ahụ n'ihi na e boro gị ebubo mpụ ị n'emeghị, gịnị ka ị ga-akọ na akwụkwọ ozi ịga e zitere ndị enyi gị? Akwụkwọ ozi Pọl degaara ndị ụka Filipaị na-ekpughe mmadụ jupụtara n'ọṅụ--ọbụna na ọ nọ ọdụ n'ụlọ mkpọrọ ndị Rom. Akwụkwọ Filipaị bụ akwụkwọ nke ịdị nnukwu ike n'obi na inwe ọṅụ ọbụna mgbe a n'agabiga ọnwụnwa siri ike. Soro Kris Langham mee njem eduziri eduzi n'ime akwụkwọ Filipaị.
More