Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Abụ Ọma Na Ilu N'ime Ụbọchị Iri Atọ Na OtuIhe Nhụchatụ

Psalms and Proverbs in 31 Days

ỤBỌCHỊ 31 NKE 31

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Psalms and Proverbs in 31 Days

Akwụkwọ Abụ Ọma na Ilu jupụtarà na abụ, okwu dịka abụ, na edide gasị - n'egosipụta ezi òfùfè, agụụ nke obi, amamihe, ịhụnanya, agụụ olileanya, na eziokwu. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gà-eduru gị gazuo Akwụkwọ Abụ Ọma na Ilu n'ime naanị ụbọchị iri atọ na otu. Ebe a, ị gà-ezute Chineke nà chọta nkasi obi, ike, mmakụ dị udo, na agbamume gazurú ihe niile ụmụ mmadụ n'eche ihu.

More

Ọ bụ YouVersion mepụtara Atụmatụ Ihe Ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ na akụrụngwa gasị, bikọ gaa na: www.youversion.com